Ka o siladị, ọ sịrị na ndị ọrụ nchekwa kwụchiri ụzọ n’ụfọdụ ogbe dịka na Fire Service Junction, Onitsha Road, Naze-Aba Road na ebe ndị ọzọ iji hụ na enweghị ...