Ọkaiwu Ifeanyi Ejiofor akọwala BBC Igbo akụkọ nke ya maka ọgbaaghara dapụtara n'obodo Oraifite, n'ụlọ ya bụ ọkaiwu Nnamdi Kanu, n'izuuka atọ gara aga. Na mkparịtaụka ...
Mana lee ihe BBC Igbo chọpụtala Ndị okaiwu a ma-ama na arụrụ Nnamdi Kanu nakwa ndị otu IPOB ọrụ dịka okaiwu Ifeanyi Ejiofor nakwa Okaiwu Aloy Ejimakor tinyere ọnụ n' okwu ahụ.